Lyrics By Jennifer Obu gịnị ka mmelu iji kpụrụ m n onu Obu gịnị ka mmelu iji kpo mụ asị Okwa mụ na gị bu nwanne, onye jebe okporo ibe ya Onye iro bịa we tinye ọ gbaghara Na mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe ya Na ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ (Aje!) Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, Na mụ na nwanne m edozi go Iwe gị dị ọkụ dajụọ (ọ dị na obi mụọ oh!) Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso Ákwá nwanne yi ná ebe, Ona e mekwa gi na obi? (hey ya ah!) Izuu ka mma na nneji ka ịma lụ, ma ná ina agba nwanne gị ama Nkà ari rịa aga eri zi ọ nwe fa (mba nụ) Igbo n’ile bu nwanne, onye jebe odulu ibe ya Chukwu ekwe na ndị iro mụọ anyi amụ Na mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe ya Na ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go (Igbo unu ana a nụkwa ọnụ mụ o. Unu ana anụ?) Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi go Iwe...
Nice and inspired
ReplyDeleteMay God bless you more abundantly. Amen
DeleteAlso with you
Delete